Shish taouk

Shish taouk
skewer
obere ụdị nkekebab, chicken dish Dezie
Akụkụ nkeTurkish cuisine Dezie
mba osiTurkéy Dezie

Shish na asụsụ Syrian-Arabic ma ọ bụ şiş na Turkish pụtara skewer. Ụfọdụ ndị ọkà mmụta na-ekwusi ike na ọ bụ n'onwe ya okwu mgbazinye nke ndị Peshia site na Sikh, ndị ọzọ na-ekwu na ọ sitere na mgbọrọgwụ "sı" na Turkish ochie nke pụtara "ịkpụ".[1] A nabatara ya n'asụsụ Arabic nke Ijipt, Lebanese-Arabic na Syrian-Arabic. Tavuk (nke a na-akpọ ) sitere na takagu ochie nke Turkic ma ọ pụtara ọkụkọ.[2]

  1. şiş. Retrieved on 4 November 2017.
  2. tavuk. Retrieved on 15 November 2014.

© MMXXIII Rich X Search. We shall prevail. All rights reserved. Rich X Search